Lambert Eze Okafor & LaFAMCALL Ministries 
NA-ewebata Ụlọ akwụkwọ Mụọ Nsọ Igbo Edition [EPUB ebook] 

समर्थन

Enwere mmegharị ọhụrụ nke Chineke, nke a na-akpọ HOLY GHOST SCHOOL. Ọ dị nnọọ mfe, ma dị ike. Ọ dị mfe ma dị ike n’echiche na, site na ya, Chineke ga-agbanwe ndụ gị na ndụ nke ndị òtù ezinụlọ gị n’ime obere oge! Nsogbu ndị dịworo kemgbe ọtụtụ afọ, bụ́ ndị jụrụ ịga n’agbanyeghị mgbalị nile, a ga-asachapụ ihe ndị a nile site na MMIRI NDỤ, nke na-esi n’ocheeze Chineke na-asọpụta. Mmiri nke ndụ a ga-emetụ gị aka site na HOLY GHOST SCHOOL. A ga-eme ihe ndị a niile na-enweghị mbọ na mgba gị!

Ee, n’ime ihe ndị a niile agaghị achọ ka ịme ọtụtụ ihe. Naanị ị ga-ezu ike n’ihu Chineke mgbe Ọ na-ejegharị, na-emere gị ihe ndị a niile. Mgba mgba anụ ahụ́ anyị adịkwaghị Chineke mkpa ọzọ. Ugbu a ọ chọrọ ka anyị bata n’ihu Ya ma nụ ụtọ izu ike ya, ka Ọ na-emechi ọrụ ọ malitere na ndụ anyị. Nke a bụ ọrụ nke izu-oke Ọ na-arụ ugbu a n’ime ndụ ụmụ Ya – site n’ịzụ akwụkwọ nke mmụọ nsọ. Ọ bụ otu n’ime mmemme ọgwụgwụ oge nke Chineke ime ka nwunye Kraịst dịrị njikere! (Mkpu 19:7).

Ọ bụ mmanya na-atọ ụtọ nke O debere maka anyị, maka ụbọchị ikpeazụ. A na-enye mmanya ọhụrụ ahụ ugbu a.

€10.99
भुगतान की विधि
यह ईबुक खरीदें और 1 और मुफ़्त पाएं!
स्वरूप EPUB ● पेज 68 ● ISBN 9798869357748 ● फाइल का आकार 4.7 MB ● प्रकाशक Midas Touch GEMS ● प्रकाशित 2024 ● संस्करण 202 ● डाउनलोड करने योग्य 24 महीने ● मुद्रा EUR ● आईडी 9455211 ● कॉपी सुरक्षा Adobe DRM
एक DRM सक्षम ईबुक रीडर की आवश्यकता है

एक ही लेखक से अधिक ईबुक / संपादक

3,821 इस श्रेणी में ईबुक